Ọrụ Ndịozi 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Chineke zigaara ụmụ Izrel okwu+ ya ka e zisaara ha ozi ọma nke udo+ site n’aka Jizọs Kraịst: Onye a bụ Onyenwe ndị ọzọ niile.+ Ndị Rom 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Oleekwa otú ha ga-esi kwusaa ma ọ bụrụ na e zigaghị ha?+ Dị nnọọ ka e dere, sị: “Lee ka ụkwụ nke ndị na-ezisa ozi ọma nke ihe dị mma si maa mma nke ukwuu!”+
36 Chineke zigaara ụmụ Izrel okwu+ ya ka e zisaara ha ozi ọma nke udo+ site n’aka Jizọs Kraịst: Onye a bụ Onyenwe ndị ọzọ niile.+
15 Oleekwa otú ha ga-esi kwusaa ma ọ bụrụ na e zigaghị ha?+ Dị nnọọ ka e dere, sị: “Lee ka ụkwụ nke ndị na-ezisa ozi ọma nke ihe dị mma si maa mma nke ukwuu!”+