13 Ihe ndị a ka anyị na-ekwukwa, anyị ejighị okwu e ji amamihe mmadụ+ kụzie na-ekwu ya, kama anyị ji okwu e ji mmụọ nsọ+ kụzie na-ekwu ya, na-ejikọta ihe ime mmụọ na okwu ime mmụọ.+
16 Ee e, ọ bụghị site n’iso akụkọ ụgha+ e ji akọ chepụta ka anyị mere ka unu mata banyere ike na ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ kama ọ bụ site n’ịbụ ndị ji anya ha hụ ịdị ebube ya.+