13 Mgbe ahụ mmadụ abụọ n’ime ndị ikom ahụ, bụ́ ndị na-abaghị n’ihe, batara wee nọdụ n’ihu ya; ndị ahụ na-abaghị n’ihe malitere ịgbagide ya akaebe, ya bụ, Nebọt, n’ihu ìgwè mmadụ ahụ, sị: “Nebọt bụrụ Chineke na eze ọnụ!”+ E mesịa, ha kpọpụtara ya ná mpụga obodo ahụ wee jiri nkume tụgbuo ya.+