-
Malakaị 1:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 “‘Nwa na-asọpụrụ nna ya;+ onye na-eje ozi na-asọpụkwara nna ya ukwu.+ Ya mere, ọ bụrụ na m bụ nna,+ olee nsọpụrụ a na-enye m?+ Ọ bụrụkwa na m bụ Nna unu Ukwu, olee egwu+ unu na-atụ m?’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha gwara unu ndị nchụàjà, ndị na-eleda aha m anya.+
“‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si leda aha gị anya?”’
-