1 Timoti 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na e nwere otu Chineke,+ na otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke+ na mmadụ,+ onye bụ́ mmadụ, ya bụ, Kraịst Jizọs,+ Ndị Hibru 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya mere o ji bụrụ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, ka ndị a kpọrọ wee nata nkwa nke ihe nketa ebighị ebi,+ n’ihi na ọ nwụrụ ka e wee site n’ihe mgbapụta+ tọhapụ ha ná mmebi iwu ndị ha mere mgbe ha nọ n’ọgbụgba ndụ ahụ gara aga.+
5 N’ihi na e nwere otu Chineke,+ na otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke+ na mmadụ,+ onye bụ́ mmadụ, ya bụ, Kraịst Jizọs,+
15 Ọ bụ ya mere o ji bụrụ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, ka ndị a kpọrọ wee nata nkwa nke ihe nketa ebighị ebi,+ n’ihi na ọ nwụrụ ka e wee site n’ihe mgbapụta+ tọhapụ ha ná mmebi iwu ndị ha mere mgbe ha nọ n’ọgbụgba ndụ ahụ gara aga.+