1 Timoti 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na e nwere otu Chineke,+ na otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke+ na mmadụ,+ onye bụ́ mmadụ, ya bụ, Kraịst Jizọs,+ Ndị Hibru 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 na Jizọs bụ́ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ na ọbara ahụ a na-efesa efesa,+ nke na-ekwu okwu n’ụzọ dị mma karịa ọbara Ebel.+
5 N’ihi na e nwere otu Chineke,+ na otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke+ na mmadụ,+ onye bụ́ mmadụ, ya bụ, Kraịst Jizọs,+
24 na Jizọs bụ́ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ na ọbara ahụ a na-efesa efesa,+ nke na-ekwu okwu n’ụzọ dị mma karịa ọbara Ebel.+