Ndị Rom 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke,+ kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike,+ ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.+ Ndị Hibru 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ dịkwa mgbe anyị nwere ndị nna anyị na ha bụ anụ ahụ́, ndị na-adọ anyị aka ná ntị,+ anyị na-akwanyekwara ha ùgwù. Ọ̀ bụ na anyị agaghị edo onwe anyị n’okpuru Nna nke ndụ ime mmụọ anyị karị wee dịrị ndụ?+ 1 Pita 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọpụrụnụ ụdị mmadụ niile,+ hụnụ òtù ụmụnna dum n’anya,+ tụọnụ egwu Chineke,+ sọpụrụnụ eze unu.+
3 n’ihi na, ebe ha na-amaghị ezi omume Chineke,+ kama na-achọ ime ka ezi omume nke ha guzosie ike,+ ha edoghị onwe ha n’okpuru ezi omume Chineke.+
9 Ọ dịkwa mgbe anyị nwere ndị nna anyị na ha bụ anụ ahụ́, ndị na-adọ anyị aka ná ntị,+ anyị na-akwanyekwara ha ùgwù. Ọ̀ bụ na anyị agaghị edo onwe anyị n’okpuru Nna nke ndụ ime mmụọ anyị karị wee dịrị ndụ?+