Ọpụpụ 14:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mosis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ.+ Jehova wee jiri oké ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ niile, nke mere ka ala oké osimiri ahụ bụrụzie ala nkịtị.+ Mmiri ahụ wee kewaa.+ Ọpụpụ 15:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 I jirila ịhụnanya gị* duo ndị ị napụtara.+ Ị ga-eji ike gị duru ha gaa n’ebe dị nsọ i bi. 14 Ndị dị iche iche ga-anụ ya.+ Ha ga-ama jijiji. Ụjọ* ga-ejide ndị bi na Filistia.
21 Mosis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ.+ Jehova wee jiri oké ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ niile, nke mere ka ala oké osimiri ahụ bụrụzie ala nkịtị.+ Mmiri ahụ wee kewaa.+
13 I jirila ịhụnanya gị* duo ndị ị napụtara.+ Ị ga-eji ike gị duru ha gaa n’ebe dị nsọ i bi. 14 Ndị dị iche iche ga-anụ ya.+ Ha ga-ama jijiji. Ụjọ* ga-ejide ndị bi na Filistia.