1 Samuel 23:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ha abụọ gbakwara ndụ+ n’ihu Jehova, Devid anọrọkwa na Horesh, Jonatan alaghachi n’ụlọ ya. 2 Samuel 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Devid asị ya: “Atụla egwu, maka na m ga-egosi gị na m hụrụ gị n’anya*+ n’ihi Jonatan nna gị. M ga-enyeghachikwa gị ala niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, ị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+
7 Devid asị ya: “Atụla egwu, maka na m ga-egosi gị na m hụrụ gị n’anya*+ n’ihi Jonatan nna gị. M ga-enyeghachikwa gị ala niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, ị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+