1 Samuel 18:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ebe ọ bụkwa na Jonatan hụrụ Devid n’anya ka onwe* ya,+ ha abụọ gbara ndụ.+ 1 Samuel 20:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Jonatan wee sị Devid: “Laa n’udo. Anyị ejirila aha Jehova ṅụọrọ ibe anyị iyi,+ sị, ‘Ka Jehova bụrụ onye akaebe ndụ mụ na gị gbara nke gbasara ụmụ m* na ụmụ gị* ruo mgbe ebighị ebi.’”+ Devid wee lawa, Jonatan alawakwa n’ụlọ ya.
42 Jonatan wee sị Devid: “Laa n’udo. Anyị ejirila aha Jehova ṅụọrọ ibe anyị iyi,+ sị, ‘Ka Jehova bụrụ onye akaebe ndụ mụ na gị gbara nke gbasara ụmụ m* na ụmụ gị* ruo mgbe ebighị ebi.’”+ Devid wee lawa, Jonatan alawakwa n’ụlọ ya.