2 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Devid wee biri n’ebe a rụsiri ike. A kpọkwara* ebe ahụ Obodo Devid. Devid bidokwara ịrụ mgbidi na ihe ndị ọzọ, ma na Milo*+ ma n’ebe ndị ọzọ.+ 1 Ndị Eze 11:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Otú a ka o si malite inupụrụ Solomọn isi: Solomọn rụrụ Milo,*+ rụsiekwa Obodo Devid, bụ́ obodo nna ya, ike.+ 2 Ndị Eze 12:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, ndị na-ejere Jehoash ozi gbaara ya izu,+ gbuo ya n’ụlọ Milo,*+ n’ụzọ e si aga Sila.
9 Devid wee biri n’ebe a rụsiri ike. A kpọkwara* ebe ahụ Obodo Devid. Devid bidokwara ịrụ mgbidi na ihe ndị ọzọ, ma na Milo*+ ma n’ebe ndị ọzọ.+
27 Otú a ka o si malite inupụrụ Solomọn isi: Solomọn rụrụ Milo,*+ rụsiekwa Obodo Devid, bụ́ obodo nna ya, ike.+