1 Ndị Eze 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị Eze Solomọn manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ+ rụrụ ụlọ Jehova,+ ụlọ nke ya,* Milo,*+ mgbidi Jeruselem, Hezọ,+ Megido,+ na Giza.+ 1 Ndị Eze 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma, nwa Fero+ si n’Obodo Devid pụta+ ma gaa n’ụlọ Solomọn rụụrụ ya. Mgbe ahụzi ka Solomọn rụrụ Milo.*+ 1 Ndị Eze 11:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Otú a ka o si malite inupụrụ Solomọn isi: Solomọn rụrụ Milo,*+ rụsiekwa Obodo Devid, bụ́ obodo nna ya, ike.+ 2 Ihe E Mere 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ katakwara obi rụzie ebe ndị a kwaturu akwatu ná mgbidi obodo ha ma rụọ ụlọ nche dị iche iche n’elu ya. Ọ rụkwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie. Ọ rụzikwara Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ngwá agha* na ọtụtụ ọta.
15 Ndị Eze Solomọn manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ+ rụrụ ụlọ Jehova,+ ụlọ nke ya,* Milo,*+ mgbidi Jeruselem, Hezọ,+ Megido,+ na Giza.+
24 Ma, nwa Fero+ si n’Obodo Devid pụta+ ma gaa n’ụlọ Solomọn rụụrụ ya. Mgbe ahụzi ka Solomọn rụrụ Milo.*+
27 Otú a ka o si malite inupụrụ Solomọn isi: Solomọn rụrụ Milo,*+ rụsiekwa Obodo Devid, bụ́ obodo nna ya, ike.+
5 Ọ katakwara obi rụzie ebe ndị a kwaturu akwatu ná mgbidi obodo ha ma rụọ ụlọ nche dị iche iche n’elu ya. Ọ rụkwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie. Ọ rụzikwara Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ngwá agha* na ọtụtụ ọta.