Joshụa 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma, ọlaọcha na ọlaedo niile na ihe ndị e ji ọla kọpa na ígwè mee dị nsọ, bụrụkwa nke Jehova.+ A ga-ebuba ha n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova.”+ 2 Ihe E Mere 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Solomọn wee rụchaa ihe niile gbasara ụlọ Jehova.+ O bubataziri ihe ndị Devid nna ya doro nsọ.+ O busakwara ọlaọcha, ọlaedo, na arịa ndị ọzọ niile n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ ezi Chineke.+
19 Ma, ọlaọcha na ọlaedo niile na ihe ndị e ji ọla kọpa na ígwè mee dị nsọ, bụrụkwa nke Jehova.+ A ga-ebuba ha n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova.”+
5 Solomọn wee rụchaa ihe niile gbasara ụlọ Jehova.+ O bubataziri ihe ndị Devid nna ya doro nsọ.+ O busakwara ọlaọcha, ọlaedo, na arịa ndị ọzọ niile n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ ezi Chineke.+