2 Ndị Eze 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehoshafat asị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye amụma Jehova ebe a ka anyị si n’aka ya jụọ Jehova ase?”+ Otu n’ime ndị na-ejere eze lzrel ozi asị: “Ịlaịsha+ nwa Shefat nọ ebe a. Ọ bụ ya nọ na-ejere Ịlaịja ozi.”*+
11 Jehoshafat asị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye amụma Jehova ebe a ka anyị si n’aka ya jụọ Jehova ase?”+ Otu n’ime ndị na-ejere eze lzrel ozi asị: “Ịlaịsha+ nwa Shefat nọ ebe a. Ọ bụ ya nọ na-ejere Ịlaịja ozi.”*+