Job 36:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ na-amịkọrọ mmiri niile tasara n’ala.+ Ha na-aghọ mmiri ozuzo na alụlụụ. Job 38:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ònye ma ihe nke na ọ ga-agụli ígwé ojii ọnụ? Ma ọ bụ, ònye nwere ike ikpu ite mmiri ndị dị n’eluigwe ihu?+ Jeremaya 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Olu ya na-emeKa mmiri dị n’eluigwe mee mkpatụ.+ Yanwa na-emekwa ka alụlụụ* si n’ebe niile ụwa sọtụrụ na-akwụgo elu.+ Ọ na-eme ka àmụ̀mà na-egbu mgbe mmiri na-ezo.* Ọ na-emekwa ka ifufe si n’ebe ọ na-adị pụta.+
37 Ònye ma ihe nke na ọ ga-agụli ígwé ojii ọnụ? Ma ọ bụ, ònye nwere ike ikpu ite mmiri ndị dị n’eluigwe ihu?+
13 Olu ya na-emeKa mmiri dị n’eluigwe mee mkpatụ.+ Yanwa na-emekwa ka alụlụụ* si n’ebe niile ụwa sọtụrụ na-akwụgo elu.+ Ọ na-eme ka àmụ̀mà na-egbu mgbe mmiri na-ezo.* Ọ na-emekwa ka ifufe si n’ebe ọ na-adị pụta.+