Ọpụpụ 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Igurube ndị ahụ febatara n’Ijipt niile ma ju ebe niile n’ala Ijipt.+ Ha karịrị akarị.+ E nwetụbeghị mgbe igurube juru eju otú a, e nweghịkwa mgbe a ga-enwe ya ọtụtụ otú a ọzọ. Joel 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Igurube ndị na-abịa n’ìgwè eriela ihe igurube ndị na-eri ihe ọsọ ọsọ rifọrọ;+Igurube ndị na-enweghị nku eriekwala ihe igurube ndị na-abịa n’ìgwè rifọrọ;Igurube ndị na-erichapụ ihe ọ bụla ha hụrụ eriekwala ihe igurube ndị na-enweghị nku rifọrọ.+
14 Igurube ndị ahụ febatara n’Ijipt niile ma ju ebe niile n’ala Ijipt.+ Ha karịrị akarị.+ E nwetụbeghị mgbe igurube juru eju otú a, e nweghịkwa mgbe a ga-enwe ya ọtụtụ otú a ọzọ.
4 Igurube ndị na-abịa n’ìgwè eriela ihe igurube ndị na-eri ihe ọsọ ọsọ rifọrọ;+Igurube ndị na-enweghị nku eriekwala ihe igurube ndị na-abịa n’ìgwè rifọrọ;Igurube ndị na-erichapụ ihe ọ bụla ha hụrụ eriekwala ihe igurube ndị na-enweghị nku rifọrọ.+