Aịzaya 53:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 A kpụụrụ ya pụọ mgbe e kpechara ya ikpe mkpegbu. Ònyekwa ga-echegbu onwe ya banyere ihe niile gbasara ezinụlọ o si?* N’ihi na e gburu ya ya agharazie iso ná ndị dị ndụ.+ E tiri ya ihe* n’ihi na ndị m mere ihe ọjọọ.+ Aịzaya 53:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, m ga-ekenye ya na ọtụtụ ndị òkè. Ya na ndị dike ga-ekekwa ihe a kwatara n’agha,N’ihi na o kwere ka e gbuo* ya.+ A gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu.+ O buuru mmehie ọtụtụ ndị,+Gbachitekwara ndị na-emebi iwu.+ Matiu 26:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Unu ma na ọ fọrọ abalị abụọ ka e mee Ememme Ngabiga,+ a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ ka e gbuo ya n’elu osisi.”+ Luk 24:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ̀ bụ na ihe ndị a ekwesịghị ime Kraịst,+ ka e nwee ike ime ka ọ dị ebube?”+ 1 Ndị Kọrịnt 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe kacha mkpa a kụziiri m ka m kụziiri unu, ya bụ, na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.+
8 A kpụụrụ ya pụọ mgbe e kpechara ya ikpe mkpegbu. Ònyekwa ga-echegbu onwe ya banyere ihe niile gbasara ezinụlọ o si?* N’ihi na e gburu ya ya agharazie iso ná ndị dị ndụ.+ E tiri ya ihe* n’ihi na ndị m mere ihe ọjọọ.+
12 N’ihi ya, m ga-ekenye ya na ọtụtụ ndị òkè. Ya na ndị dike ga-ekekwa ihe a kwatara n’agha,N’ihi na o kwere ka e gbuo* ya.+ A gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu.+ O buuru mmehie ọtụtụ ndị,+Gbachitekwara ndị na-emebi iwu.+
2 “Unu ma na ọ fọrọ abalị abụọ ka e mee Ememme Ngabiga,+ a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ ka e gbuo ya n’elu osisi.”+
3 Ihe kacha mkpa a kụziiri m ka m kụziiri unu, ya bụ, na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.+