Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 22:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ike adịkwaghị m. Adịzi m ka mpekere ite ụrọ kpọrọ nkụ.+

      Ire m na-arapara n’ágbụ̀ m.+

      Ị na-ewetu m n’ájá ka m nwụọ.+

  • Aịzaya 53:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 A kpụụrụ ya pụọ mgbe e kpechara ya ikpe mkpegbu.

      Ònyekwa ga-echegbu onwe ya banyere ihe niile gbasara ezinụlọ o si?*

      N’ihi na e gburu ya ya agharazie iso ná ndị dị ndụ.+

      E tiri ya ihe* n’ihi na ndị m mere ihe ọjọọ.+

  • Aịzaya 53:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’ihi ya, m ga-ekenye ya na ọtụtụ ndị òkè.

      Ya na ndị dike ga-ekekwa ihe a kwatara n’agha,

      N’ihi na o kwere ka e gbuo* ya.+

      A gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu.+

      O buuru mmehie ọtụtụ ndị,+

      Gbachitekwara ndị na-emebi iwu.+

  • Daniel 9:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 “Mgbe izu iri isii na abụọ ahụ gachara, a ga-egbu Mezaya,+ ya agbara aka.+

      “Ndị agha nke onyeisi na-abịanụ ga-ebibi obodo ahụ nakwa ebe nsọ ahụ.+ A ga-ebibi ya ka* à ga-asị na ọ bụ idei mmiri bibiri ya. Ma a ga na-alụ agha ruo n’ọgwụgwụ. Ihe e kpebiri bụ mbibi.+

  • 1 Pita 2:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 O buuru mmehie anyị+ n’ahụ́ ya mgbe a kpọgidere ya n’osisi,+ ka anyị wee sepụ aka ná mmehie ma na-eme ihe dị mma. “Ahụ́ e merụrụ ya mekwara ka a gwọọ unu.”+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya