-
Luk 19:43, 44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
43 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ gbaa ogige gburugburu gị. Ha ga-agbakwa gị gburugburu ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+ 44 Ha ga-akụtu gị na ụmụ gị n’ala.+ Ha agaghịkwa ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ime gị,+ n’ihi na ị ghọtaghị oge Chineke bịara kpee gị ikpe.”*
-