Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezikiel 33:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Gwa ha, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, “Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, obi anaghị atọ m ụtọ ma onye ajọ omume nwụọ,+ ma obi na-atọ m ụtọ ma onye ajọ omume gbanwee àgwà ya+ ma dịrị ndụ.+ Ndị Izrel, chegharịanụ. Hapụnụ ihe ọjọọ unu na-eme.+ Gịnị mere unu ga-eji anwụ?”’+

  • Maịka 7:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Olee Chi dị ka gị,

      Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+

      Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,

      N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+

      19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ.+ Ọ ga-emeri mmehie* anyị.

      Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile n’ala ala oké osimiri.+

  • Malakaị 3:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Malite n’ụbọchị ndị nna nna unu, unu hapụrụ ntụziaka m, unu emeghịkwa ha.+ Lọghachikwutenụ m, m ga-alọghachikwutekwa unu.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.

      Ma, unu na-asị: “Olee otú o si bụrụ na anyị kwesịrị ịlọghachikwute gị?”

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya