Matiu 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe ahụ, a kpọtaara ya ụmụntakịrị ka o bikwasị ha aka ma kpeere ha ekpere. Ma, ndị na-eso ụzọ ya baara ha mba.+ Luk 18:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị mmadụ nọkwa na-akpọtara ya ụmụaka ha ka o bitụ ha aka. Ma, mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ ihe a, ha malitere ịbara ha mba.+
13 Mgbe ahụ, a kpọtaara ya ụmụntakịrị ka o bikwasị ha aka ma kpeere ha ekpere. Ma, ndị na-eso ụzọ ya baara ha mba.+
15 Ndị mmadụ nọkwa na-akpọtara ya ụmụaka ha ka o bitụ ha aka. Ma, mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ ihe a, ha malitere ịbara ha mba.+