Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 27:33-37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Mgbe ha bịarutere ebe a na-akpọ Gọlgọta, ya bụ, Ebe Okpokoro Isi,+ 34 ha nyere Jizọs mmanya a gwara ihe na-elu ilu ka ọ ṅụọ.+ Ma, mgbe o detụrụ ya ọnụ, o kweghị aṅụ ya. 35 Mgbe ha kpọgidere ya n’osisi, ha fere nza kee uwe elu ya.+ 36 Ha nọdụrụ ala ebe ahụ na-eche ya nche. 37 Ha debekwara ihe e dere ebubo e boro ya n’elu osisi a kpọgidere ya. Ihe e dere na ya bụ: “Onye a bụ Jizọs, Eze ndị Juu.”+

  • Luk 23:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Mgbe ha rukwara ebe a na-akpọ Okpokoro Isi,+ ha kpọgidere ya na ndị omekome ahụ n’osisi, otu onye n’aka nri ya, otu onye n’aka ekpe ya.+

  • Jọn 19:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Jizọs buuru osisi ịta ahụhụ* gawa ebe a na-akpọ Ebe Okpokoro Isi.+ A na-akpọ ya Gọlgọta n’asụsụ Hibru.+

  • Ndị Hibru 13:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ọ bụkwa ya mere Jizọs ji taa ahụhụ n’azụ obodo*+ ka o wee jiri ọbara ya mee ka ndị mmadụ dị nsọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya