Ọpụpụ 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gwanụ nzukọ Izrel niile, sị, ‘N’ụbọchị nke iri n’ọnwa a, ka onye ọ bụla n’ime ha were otu atụrụ*+ maka ụlọ nna ya, otu atụrụ maka otu ezinụlọ. Ọpụpụ 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Unu ga na-elekọta ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a.+ Ezinụlọ ọ bụla so ná nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.*+
3 Gwanụ nzukọ Izrel niile, sị, ‘N’ụbọchị nke iri n’ọnwa a, ka onye ọ bụla n’ime ha were otu atụrụ*+ maka ụlọ nna ya, otu atụrụ maka otu ezinụlọ.
6 Unu ga na-elekọta ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a.+ Ezinụlọ ọ bụla so ná nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.*+