Jọn 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe a ga-eji kpee ụmụ mmadụ ikpe bụ na ìhè ahụ abịala n’ụwa,+ ma ha hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ịhụ ìhè ahụ n’anya n’ihi na ọrụ ha dị njọ. Jọn 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 12 Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè nke ụwa.+ Onye ọ bụla na-eso m emekataghị jee ije n’ọchịchịrị, kama ọ ga-enwe ìhè+ nke ndụ.” Jọn 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’oge niile m nọ n’ụwa, abụ m ìhè nke ụwa.”+
19 Ihe a ga-eji kpee ụmụ mmadụ ikpe bụ na ìhè ahụ abịala n’ụwa,+ ma ha hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ịhụ ìhè ahụ n’anya n’ihi na ọrụ ha dị njọ.
8 12 Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè nke ụwa.+ Onye ọ bụla na-eso m emekataghị jee ije n’ọchịchịrị, kama ọ ga-enwe ìhè+ nke ndụ.”