Jọn 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu. M họpụtara unu ka unu nọgide na-amị mkpụrụ, ka mkpụrụ unu dịgidekwa, ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m.+ Jọn 16:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ụbọchị ahụ, unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla. N’eziokwu, ana m asị unu na ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+
16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu. M họpụtara unu ka unu nọgide na-amị mkpụrụ, ka mkpụrụ unu dịgidekwa, ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m.+
23 N’ụbọchị ahụ, unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla. N’eziokwu, ana m asị unu na ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+