1 Ndị Kọrịnt 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 ma naanị otu Chineke ka anyị nwere.+ Ọ bụ Nna,+ onye kere ihe niile, ndụ anyị dị bụkwa maka ya.+ Otu Onyenwe anyị dịkwa, ya bụ, Jizọs Kraịst, onye Chineke si n’aka ya mee ka ihe niile dịrị,+ anyị sikwa n’aka ya dịwa ndụ.
6 ma naanị otu Chineke ka anyị nwere.+ Ọ bụ Nna,+ onye kere ihe niile, ndụ anyị dị bụkwa maka ya.+ Otu Onyenwe anyị dịkwa, ya bụ, Jizọs Kraịst, onye Chineke si n’aka ya mee ka ihe niile dịrị,+ anyị sikwa n’aka ya dịwa ndụ.