Ndị Efesọs 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 ka Chineke, Nna dị ebube, Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, nye unu ike ga-eme ka unu mara ihe ma ghọta ihe ndị ọ na-agwa unu nke ọma gbasara onwe ya.+ 2 Pita 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka Chineke meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu n’ihi na unu amatala ya na Onyenwe anyị Jizọs nke ọma.+
17 ka Chineke, Nna dị ebube, Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, nye unu ike ga-eme ka unu mara ihe ma ghọta ihe ndị ọ na-agwa unu nke ọma gbasara onwe ya.+
2 Ka Chineke meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu n’ihi na unu amatala ya na Onyenwe anyị Jizọs nke ọma.+