Ndị Kọlọsi 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anyị na-arịọkwa ka unu na-eme ihe otú ndị na-efe Jehova* kwesịrị ịna-eme iji na-eme ya obi ụtọ, ka unu na-eme ihe ọ bụla dị mma ma na-amụtakwu eziokwu gbasara Chineke.+
10 Anyị na-arịọkwa ka unu na-eme ihe otú ndị na-efe Jehova* kwesịrị ịna-eme iji na-eme ya obi ụtọ, ka unu na-eme ihe ọ bụla dị mma ma na-amụtakwu eziokwu gbasara Chineke.+