Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Iyiri ụlọ dị n’eluigwe otú e si eyiri uwe (1-10)

      • Ozi nke na-eme ka mmadụ na Chineke dị ná mma (11-21)

        • Onye Chineke kere ọhụrụ (17)

        • Ndị nnọchiteanya na-eje ozi n’aha Kraịst (20)

2 Ndị Kọrịnt 5:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Pi 1:13, 14
  • +1Kọ 15:50; Fil 3:20, 21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jehova Ekubata Ọtụtụ Ụmụ Ndị Ikom n’Ebube

    w98 2/15 p. 15 para. 13

    Ihe Isi Ike Dịịrị Nkà Mmụta Okpukpe

    w95 3/1 p. 30

2 Ndị Kọrịnt 5:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 6:5; 8:23; 1Kọ 15:48, 49

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jehova Ekubata Ọtụtụ Ụmụ Ndị Ikom n’Ebube

    w98 2/15 p. 15 para. 13

2 Ndị Kọrịnt 5:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jehova Ekubata Ọtụtụ Ụmụ Ndị Ikom n’Ebube

    w98 2/15 p. 15 para. 13

2 Ndị Kọrịnt 5:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:43, 44; Fil 1:21
  • +1Pi 1:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ”Mmụọ Nsọ n’Onwe Ya So Mmụọ Anyị Na-agba Àmà”

    w20.01 p. 23 para. 13

    Jehova Ekubata Ọtụtụ Ụmụ Ndị Ikom n’Ebube

    w98 2/15 p. 15 para. 13

2 Ndị Kọrịnt 5:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:10
  • +Ro 8:23; Efe 1:13, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jehova Ekubata Ọtụtụ Ụmụ Ndị Ikom n’Ebube

    w98 2/15 p. 15 para. 13

2 Ndị Kọrịnt 5:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:3

2 Ndị Kọrịnt 5:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-eme Mkpebi Gosiri na I Nwere Okwukwe

    w25.03 p. 20 para. 2

    Na-eje Ije N’okwukwe, Ọ Bụghị n’Ihe Anya Na-ahụ!

    w05 9/15 p. 16-20

    ‘Isite n’Okwukwe Na-ejegharị, Ọ Bụghị n’Ọhụhụ Ụzọ’

    w98 1/15 p. 8-13

    Na-ejegharị n’Okwukwe

    km 9/96 p. 1

2 Ndị Kọrịnt 5:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 1:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jehova Ekubata Ọtụtụ Ụmụ Ndị Ikom n’Ebube

    w98 2/15 p. 15 para. 13

    Ihe Isi Ike Dịịrị Nkà Mmụta Okpukpe

    w95 3/1 p. 30

2 Ndị Kọrịnt 5:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 22:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 15-16

2 Ndị Kọrịnt 5:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 15 para. 3

2 Ndị Kọrịnt 5:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 10:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha “n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ”

    mwbr26.05 p. 11

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 16 para. 4-5

2 Ndị Kọrịnt 5:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:1, 16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 16 para. 4-5

2 Ndị Kọrịnt 5:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọ ga-abụ ikpe ọnwụ a mara ụmụ mmadụ maka na ha bụ ndị mmehie ka a na-ekwu ebe a.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 53:10; Mt 20:28; 1Ti 2:5, 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Olee Otú Ị Ga-esi Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ihe Mgbapụta?

    w26.01 p. 20-21 para. 2-3

    Ụmụnna Ndị Ikom—Ghaanụ Mkpụrụ Maka Mmụọ Nsọ Ka Unu Wee Ruo Eru!

    w10 5/15 p. 26-27 para. 13-14

    Eziokwu Banyere Mmehie

    w10 6/1 p. 9

    Ịghara Ịdị Ndụ Ọzọ Maka Onwe Anyị

    w05 3/15 p. 14

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 16

    Ịhụnanya nke Na-ejikọ Ejikọ

    g96 10/8 p. 27

    Gịnị Na-akpali Gị Ijere Chineke Ozi?

    w95 6/15 p. 14-15

    Ịmata Ezi Okpukpe ahụ na Ibu Ọrụ Na-eso

    w94 6/1 p. 15 para. 12

    Ị̀ Ga-anara Ịhụnanya Jisọs?

    w92 2/15 p. 14-15

2 Ndị Kọrịnt 5:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:7, 8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ihe Jehova na Jizọs Meere Gị

    lff isi 28 nọmba nke 3

    Ụmụnna Ndị Ikom—Ghaanụ Mkpụrụ Maka Mmụọ Nsọ Ka Unu Wee Ruo Eru!

    w10 5/15 p. 26-27 para. 13-14

    Eziokwu Banyere Mmehie

    w10 6/1 p. 9

    Ịghara Ịdị Ndụ Ọzọ Maka Onwe Anyị

    w05 3/15 p. 14

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 16-17

    Ị̀ Ga-anara Ịhụnanya Jisọs?

    w92 2/15 p. 14-15

2 Ndị Kọrịnt 5:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 12:50
  • +Jn 20:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ozi Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

    w08 7/15 p. 28 para. 4

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 16 para. 7

2 Ndị Kọrịnt 5:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 6:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 17 para. 8

    E Wepụta Ihe Okike Ndị Ọhụrụ!

    w93 1/1 p. 5

2 Ndị Kọrịnt 5:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 5:10; Efe 2:15, 16; Kọl 1:19, 20
  • +Ọrụ 20:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jehova Na-egboro Anyị Mkpa ma Na-echebe Anyị

    w14 2/15 p. 18 para. 11

    Ịgbatara Ụmụnna Anyị Ọsọ Enyemaka So n’Ozi Anyị Na-ejere Jehova

    kr isi 20 para. 4-5

    “Ugbu A Bụ Oge A Na-anabata Ndị Mmadụ Karịsịa”

    w10 12/15 p. 12-14 para. 6-15

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 17-18

2 Ndị Kọrịnt 5:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 5:6; 1Jn 2:1, 2
  • +Ro 4:25; 5:18
  • +Mt 28:19, 20; Ọrụ 13:38, 39

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    “Ugbu A Bụ Oge A Na-anabata Ndị Mmadụ Karịsịa”

    w10 12/15 p. 12-13 para. 6-9

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 17-18

2 Ndị Kọrịnt 5:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị nnọchiteanya na-arụ ọrụ Kraịst.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 6:19, 20
  • +Fil 3:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Otú Anyị Ga-esi Anọpụ Iche n’Ụwa

    lv isi 5

    “Ugbu A Bụ Oge A Na-anabata Ndị Mmadụ Karịsịa”

    w10 12/15 p. 12-14 para. 6-15

    Ndị Kraịst Bụ́ Ndị Na-anọpụ Iche n’Ụbọchị Ikpeazụ

    w02 11/1 p. 16

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 17 para. 10

    Ịpịazi Ego n’Ihi Ego Kraịst E Ji Mee Ihe

    ws isi 7 para. 7-16

    Ikere Òkè “n’Ọṅụ” nke “Onyeisi Udo” Ahụ

    ws isi 8 para. 5

2 Ndị Kọrịnt 5:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 4:15; 7:26
  • +Ro 1:16, 17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Àjà Otuto Ndị Na-eme Jehova Obi Ụtọ

    w00 8/15 p. 18 para. 5

    Ugbu A Bụ Ụbọchị Nzọpụta!

    w98 12/15 p. 18 para. 11

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 5:12Pi 1:13, 14
2 Kọr. 5:11Kọ 15:50; Fil 3:20, 21
2 Kọr. 5:2Ro 6:5; 8:23; 1Kọ 15:48, 49
2 Kọr. 5:41Kọ 15:43, 44; Fil 1:21
2 Kọr. 5:41Pi 1:3, 4
2 Kọr. 5:5Efe 2:10
2 Kọr. 5:5Ro 8:23; Efe 1:13, 14
2 Kọr. 5:6Jn 14:3
2 Kọr. 5:8Fil 1:23
2 Kọr. 5:10Mkp 22:12
2 Kọr. 5:122Kọ 10:10
2 Kọr. 5:132Kọ 11:1, 16
2 Kọr. 5:14Aịz 53:10; Mt 20:28; 1Ti 2:5, 6
2 Kọr. 5:15Ro 14:7, 8
2 Kọr. 5:16Mt 12:50
2 Kọr. 5:16Jn 20:17
2 Kọr. 5:17Ga 6:15
2 Kọr. 5:18Ro 5:10; Efe 2:15, 16; Kọl 1:19, 20
2 Kọr. 5:18Ọrụ 20:24
2 Kọr. 5:19Ro 5:6; 1Jn 2:1, 2
2 Kọr. 5:19Ro 4:25; 5:18
2 Kọr. 5:19Mt 28:19, 20; Ọrụ 13:38, 39
2 Kọr. 5:20Efe 6:19, 20
2 Kọr. 5:20Fil 3:20
2 Kọr. 5:21Hib 4:15; 7:26
2 Kọr. 5:21Ro 1:16, 17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 5:1-21

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

5 Anyị ma na a kwatuo ụlọ anyị n’ụwa, ya bụ, ụlọikwuu a,+ Chineke ga-enye anyị ụlọ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi n’eluigwe, nke a na-ejighịkwa aka rụọ.+ 2 Anyị na-asụ ude n’ụlọ a bụ́ ahụ́ anyị, ọ na-agụsikwa anyị agụụ ike iyiri ụlọ anyị nke dị n’eluigwe otú e si eyiri uwe,+ 3 ka ọ ga-abụ, anyị yiri ya, anyị agaghị agba ọtọ. 4 N’eziokwu, anyị ndị nọ n’ụlọikwuu a na-asụ ude, anyị na-echegbukwa onwe anyị. Ọ bụghị maka na anyị chọrọ iyipụ ụlọikwuu a ka uwe, kama maka na anyị chọrọ ịnọ n’ụlọ anyị dị n’eluigwe,+ ka ndụ ebighị ebi nọchizie ahụ́ anyị a nwere ike ịnwụ anwụ.+ 5 Ọ bụ Chineke kwadebere anyị maka ụdị ndụ a.+ O nyekwala anyị mmụọ nsọ iji mesie anyị obi ike na anyị ga-enweta ngọzi na-abịa.+

6 N’ihi ya, obi siri anyị ike mgbe niile, anyị makwa na, ebe ọ bụ na anụ ahụ́ anyị bụ ụlọ anyị, anyị anọghị Onyenwe anyị nso.+ 7 Anyị ma ihe a n’ihi na anyị nwere okwukwe, ọ bụghị n’ihi ihe anya anyị hụrụ. 8 Ma, obi siri anyị ike, ọ kakwaara anyị mma na anyị gara ka anyị na Onyenwe anyị biri, kama ịdị ndụ n’ahụ́ anyị a.+ 9 N’ihi ya, ka anyị gbaa mbọ na-eme ihe dị ya mma, ma anyị na ya ò bi ma anyị na ya ebighị. 10 N’ihi na anyị niile ga-eguzo n’ihu oche ikpe Kraịst, ka e kpee onye ọ bụla ikpe mgbe ọ ka dị ndụ n’ahụ́ anyị a, ma kpebie onye mere ihe ọma na onye mere ihe ọjọọ.+

11 N’ihi ya, ebe anyị ma na anyị kwesịrị ịtụ egwu Onyenwe anyị, anyị na-agwa ụmụ mmadụ okwu otú na-eme ka ha kwere, ma, Chineke ma anyị nke ọma. Echekwara m na akọnuche unu enyerela unu aka ịma ụdị mmadụ anyị bụ. 12 Anyị anaghị agwa unu ihe a iji jaa onwe anyị mma, kama ọ bụ iji mee ka unu jiri anyị na-anya isi, ka unu wee mara ihe unu ga-aza ndị ji otú mmadụ dị n’elu ahụ́ na-anya isi+ kama iji otú obi mmadụ dị na-anya isi. 13 N’ihi na ọ bụrụ na isi ezughị anyị okè,+ ọ bụ maka Chineke. Ma, ọ bụrụ na isi zuru anyị okè, ọ bụ maka unu. 14 Ịhụnanya Kraịst na-akpa ike n’ahụ́ anyị, n’ihi na ihe a ka anyị ghọtara: otu onye nwụrụ maka mmadụ niile+ ebe ọ bụ na mmadụ niile anwụọla.* 15 Ọ nwụkwara maka mmadụ niile, ka ndị dị ndụ wee ghara ịna-eme ihe masịrị ha,+ kama ka ha na-eme ihe masịrị onye nwụrụ maka ha, nke a kpọlitekwara.

16 N’ihi ya, si ugbu a gawa, anyị agaghị eji naanị ihe anyị hụrụ ekpe mmadụ ibe anyị ikpe.+ Ọ bụrụgodị na anyị sibu otú ahụ na-ele Kraịst anya, anyị anaghịzi eme otú ahụ.+ 17 N’ihi ya, ọ bụrụ na mmadụ na Kraịst dị n’otu, ọ bụ onye Chineke kere ọhụrụ.+ Ihe ochie agaala. Ọ bụ ihe ọhụrụ dịzi. 18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, onye si n’aka Kraịst mee ka anyị na ya dị ná mma,+ ziekwa anyị ka anyị na-enyere ndị ọzọ aka ka ya na ha dị ná mma.+ 19 Nke a pụtara na Chineke si n’aka Kraịst na-eme ka ya na ndị mmadụ dị ná mma,+ ọ naghịkwa agụkọrọ ha mmehie ha.+ O ziekwala anyị ka anyị na-agwa ndị mmadụ ihe ha ga-eme ka ya na ha dị ná mma.+

20 N’ihi ya, anyị bụ ndị nnọchiteanya Chineke,+ ndị na-eje ozi n’aha Kraịst,*+ dị ka à ga-asị na Chineke si n’ọnụ anyị na-arịọ ndị mmadụ arịrịọ. Ebe anyị bụ ndị na-eje ozi n’aha Kraịst, anyị na-arịọ, sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.” 21 Kraịst emeghị mmehie.+ Ma, Chineke ji ya chụọ àjà maka mmehie anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume n’anya Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya