Chaatị Na-egosi Oge Ihe A Kọrọ ná Nkebi nke 2 Mere
Malite n’Oge Ndị Eze Ruo n’Oge A Na-arụghachi Jeruselem
Mgbe Alaeze Izrel Bụ Otu
ONYE A KỌRỌ AKỤKỌ YA |
OGE Ọ DỊRỊ NDỤ |
|---|---|
Samuel |
1180*-1080* T.O.N.K. |
Jonatan |
1138*-1078* T.O.N.K. |
Devid |
1107-1037 T.O.N.K. |
Abigel, Netana |
1100*-1000* T.O.N.K. |
Mefiboshet |
1083*-1000* T.O.N.K. |
*E jichaghị n’aka na ọ bụ n’afọ a.
Mgbe E Kewara Alaeze Izrel
ONYE A KỌRỌ AKỤKỌ YA |
OGE Ọ DỊRỊ NDỤ |
|---|---|
Jehoyada |
1005*-875* T.O.N.K. |
Esa |
1000*-937 T.O.N.K. |
Ịlaịja, Nwaanyị Zarefat Di Ya Nwụrụb |
970*-900* T.O.N.K. |
Ịlaịsha |
950*-850* T.O.N.K. |
Nwatakịrị Nwaanyị Izrel |
925*-825* T.O.N.K. |
Hezekaya |
771-716 T.O.N.K. |
Manase |
728-661 T.O.N.K. |
Josaya |
667-628 T.O.N.K. |
*E jichaghị n’aka na ọ bụ n’afọ a.
Mgbe A Dọọrọ Ha n’Agha Laa Babịlọn
ONYE A KỌRỌ AKỤKỌ YA |
OGE Ọ DỊRỊ NDỤ |
|---|---|
Daniel, Hananaya, Mishel, Azarayac |
635*-535* T.O.N.K. |
*E jichaghị n’aka na ọ bụ n’afọ a.
Mgbe Ha Sirila n’Ebe A Dọọrọ Ha n’Agha Lọta
ONYE A KỌRỌ AKỤKỌ YA |
OGE Ọ DỊRỊ NDỤ |
|---|---|
Esta |
515*-415* T.O.N.K. |
Nehemaya |
485*-385* T.O.N.K. |
*E jichaghị n’aka na ọ bụ n’afọ a.
Ihe Ndị Gbara Ọkpụrụkpụ Merenụ
1600d T.O.N.K.
MBA NA-ACHỊ ỤWA: Ijipt
1027 T.O.N.K.
Solomọn rụchara ụlọ nsọ
997 T.O.N.K.
Alaeze Izrel kewara abụọ
Mgbe 874e T.O.N.K. gaferela
MBA NA-ACHỊ ỤWA: Asiria
740 T.O.N.K.
Asiria meriri alaeze Izrel dị ebo iri
625 T.O.N.K.
MBA NA-ACHỊ ỤWA: Babịlọn
607 T.O.N.K.
Nebukadneza bibiri Jeruselem
539 T.O.N.K.
MBA NA-ACHỊ ỤWA: Midia na Peshia
537 T.O.N.K.
A hapụrụ ndị Juu ka ha si Babịlọn lawa
515 T.O.N.K.
A rụghachiri ụlọ nsọ na Jeruselem
455 T.O.N.K.
A rụchara mgbidi Jeruselem