Jenesis 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Adam na Iv nwunye ya nwere mmekọahụ, ya adị ime.+ Mgbe Iv mụrụ Ken,+ ọ sịrị: “Jehova emeela ka m mụọ nwa nwoke.” Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:1 Ụlọ Nche,1/1/2013, p. 13 Ṅomie, p. 10-11
4 Adam na Iv nwunye ya nwere mmekọahụ, ya adị ime.+ Mgbe Iv mụrụ Ken,+ ọ sịrị: “Jehova emeela ka m mụọ nwa nwoke.”