-
Levitikọs 25:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Unu ga-aghazi mkpụrụ n’afọ nke asatọ, ma unu ga na-eri ihe ochie unu wetara n’ubi ruo n’afọ nke itoolu. Unu ga na-eri nke ochie ruo mgbe mkpụrụ unu kụrụ mịrị.
-