-
Levitikọs 25:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 Unu ga-aghakwa mkpụrụ n’afọ nke asatọ, unu ga na-eri ihe ubi nke ochie ruo afọ nke itoolu. Unu ga na-eri nke ochie ruo mgbe ihe ubi ọhụrụ ga-apụta.
-