1 Ndị Eze 19:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ laghachiziri, kpụrụ ehi abụọ chụọ àjà, jiri osisi e ji jikọta ehi ndị ahụ sie anụ ha, bupụtakwara ya ndị mmadụ, ha erie. Mgbe ha richara, o sooro Ịlaịja, malitekwa ijere ya ozi.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:21 Ụlọ Nche,11/1/1997, p. 30-31
21 Ọ laghachiziri, kpụrụ ehi abụọ chụọ àjà, jiri osisi e ji jikọta ehi ndị ahụ sie anụ ha, bupụtakwara ya ndị mmadụ, ha erie. Mgbe ha richara, o sooro Ịlaịja, malitekwa ijere ya ozi.+