1 Ndị Eze 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, ọ kwụsịrị iso ya, wee laghachi, kpụrụkwa ehi abụọ gbuo,*+ wee jiri osisi e ji jikọta+ ehi ndị ahụ sie anụ ha ma nye ya ndị mmadụ, ha wee rie. E mesịa, o biliri sowe Ịlaịja wee malite ijere ya ozi.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:21 Ụlọ Nche,11/1/1997, p. 30-31
21 Ya mere, ọ kwụsịrị iso ya, wee laghachi, kpụrụkwa ehi abụọ gbuo,*+ wee jiri osisi e ji jikọta+ ehi ndị ahụ sie anụ ha ma nye ya ndị mmadụ, ha wee rie. E mesịa, o biliri sowe Ịlaịja wee malite ijere ya ozi.+