Ilu 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ nọ na-aga ruo mgbe akụ́ gbapuru imeju ya. Ọ dị ka nnụnụ nke ji ọsọ feba n’ọnyà. Ọ maghị na ihe a o mere ga-ata isi ya.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:23 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, ihe ọmụmụ 41 Ụlọ Nche,11/15/2000, p. 3111/1/2000, p. 14-15
23 Ọ nọ na-aga ruo mgbe akụ́ gbapuru imeju ya. Ọ dị ka nnụnụ nke ji ọsọ feba n’ọnyà. Ọ maghị na ihe a o mere ga-ata isi ya.+