Ilu 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mmanya na-eme ka mmadụ na-eme ihe a ga-eji na-achị ya ọchị,*+ mmanya na-emekwa ka mmadụ ghara ịna-ejide onwe ya.+ Onye ọ bụla o mere ka ọ kpafuo amaghị ihe.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:1 Ụlọ Nche,12/1/2004, p. 19-215/1/2000, p. 19 Obi Ụtọ, p. 99
20 Mmanya na-eme ka mmadụ na-eme ihe a ga-eji na-achị ya ọchị,*+ mmanya na-emekwa ka mmadụ ghara ịna-ejide onwe ya.+ Onye ọ bụla o mere ka ọ kpafuo amaghị ihe.+