Ilu 29:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Onye na-eje ozi agaghị anabata okwu a gwara ya mgbe a na-adọ ya aka ná ntị. N’agbanyeghị na ọ na-aghọta ihe a gwara ya, ọ naghị erube isi.+
19 Onye na-eje ozi agaghị anabata okwu a gwara ya mgbe a na-adọ ya aka ná ntị. N’agbanyeghị na ọ na-aghọta ihe a gwara ya, ọ naghị erube isi.+