Ilu 29:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Onye na-enyere onye ohi aka kpọrọ onwe* ya asị. O nwere ike ịnụ òkù a kpọrọ ya ka ọ bịa gbaa akaebe,* ma e nweghị ihe ọ ga-ekwu.+
24 Onye na-enyere onye ohi aka kpọrọ onwe* ya asị. O nwere ike ịnụ òkù a kpọrọ ya ka ọ bịa gbaa akaebe,* ma e nweghị ihe ọ ga-ekwu.+