Jeremaya 32:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 A ga-ebidokwa ọzọ ịna-azụ ala n’ala a,+ n’agbanyeghị na unu na-asị: “Ọ tọgbọzi nkịtị. Mmadụ na anụ ụlọ anọghịzi na ya. E nyefeekwala ya n’aka ndị Kaldia.”’
43 A ga-ebidokwa ọzọ ịna-azụ ala n’ala a,+ n’agbanyeghị na unu na-asị: “Ọ tọgbọzi nkịtị. Mmadụ na anụ ụlọ anọghịzi na ya. E nyefeekwala ya n’aka ndị Kaldia.”’