Jeremaya 32:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 A ga-azụkwa ala n’ala a+ nke unu ga na-ekwu banyere ya, sị: “Ọ bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị. E nyefewo ya n’aka ndị Kaldia.”’+
43 A ga-azụkwa ala n’ala a+ nke unu ga na-ekwu banyere ya, sị: “Ọ bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị. E nyefewo ya n’aka ndị Kaldia.”’+