1 Samuel 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Maịkal wee were ihe oyiyi terafim+ debe n’ihe ndina ya, tinye ákwà na-ahụ ụzọ nke e ji ajị ewu kpaa n’ebe isi ya na-adị, werezie ákwà kpuchie ya. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:13 Ụlọ Nche,6/1/2004, p. 29
13 Maịkal wee were ihe oyiyi terafim+ debe n’ihe ndina ya, tinye ákwà na-ahụ ụzọ nke e ji ajị ewu kpaa n’ebe isi ya na-adị, werezie ákwà kpuchie ya.