Jeremaya 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Obodo a ga-aghọrọ m aha na-enye ọṅụ,+ otuto na ịma mma n’ebe mba niile nke ụwa nọ, bụ́ ndị ga-anụ banyere ihe ọma niile m na-emere ha.+ Ha ga-atụ ụjọ,+ maakwa jijiji+ n’ihi ihe ọma niile m na-emere ya na udo niile m na-ewetara ya.’”+
9 Obodo a ga-aghọrọ m aha na-enye ọṅụ,+ otuto na ịma mma n’ebe mba niile nke ụwa nọ, bụ́ ndị ga-anụ banyere ihe ọma niile m na-emere ha.+ Ha ga-atụ ụjọ,+ maakwa jijiji+ n’ihi ihe ọma niile m na-emere ya na udo niile m na-ewetara ya.’”+