Jenesis 49:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka iwe ha bụrụ ihe a bụrụ ọnụ,+ n’ihi na ọ jọgburu onwe ya,+ ka oké iwe ha bụrụkwa ihe a bụrụ ọnụ, n’ihi na ọ naghị eme ebere.+ Ka m kesaa ha na Jekọb, ka m meekwa ka ha gbasasịa n’Izrel.+ Diuterọnọmi 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+
7 Ka iwe ha bụrụ ihe a bụrụ ọnụ,+ n’ihi na ọ jọgburu onwe ya,+ ka oké iwe ha bụrụkwa ihe a bụrụ ọnụ, n’ihi na ọ naghị eme ebere.+ Ka m kesaa ha na Jekọb, ka m meekwa ka ha gbasasịa n’Izrel.+
8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+