2 Jezibel wee ziga onye ozi ka o zie Ịlaịja, sị, “Ka chi m mee otú ahụ,+ ka ha tụkwasịkwa ihe na ya,+ ma ọ bụrụ na n’ụdị ugbu a echi emeghị m ka mkpụrụ obi gị dị ka mkpụrụ obi onye nke ọ bụla n’ime ha!”
7 Olee otú m ga-esi gbaghara gị ihe a? Ụmụ gị ahapụwo m, ha na-ejikwa ihe na-abụghị Chi+ aṅụ iyi.+ M nọ na-eme ka afọ ju ha,+ ma ha nọ na-akwa iko,+ ọ bụ n’ụlọ nwaanyị akwụna ka ha na-aga n’ìgwè n’ìgwè.