Abụ Ọma 102:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụbọchị m dị ka onyinyo mgbede,+Mụ onwe m akpọnwụwokwa dị ka ahịhịa efu.+ Aịzaya 37:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Aka agaghị esi ndị bi n’ime ha ike;+Ha ga-atụ nnọọ ụjọ, ihere ga-emekwa ha.+Ha ga-adị ka ihe a kụrụ n’ubi na ahịhịa ndụ na-akabeghị aka,+Dịkwa ka ahịhịa nke dị n’elu ụlọ+ na nke dị na mbara ala mgbe ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-efe.+
27 Aka agaghị esi ndị bi n’ime ha ike;+Ha ga-atụ nnọọ ụjọ, ihere ga-emekwa ha.+Ha ga-adị ka ihe a kụrụ n’ubi na ahịhịa ndụ na-akabeghị aka,+Dịkwa ka ahịhịa nke dị n’elu ụlọ+ na nke dị na mbara ala mgbe ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-efe.+