Abụ Ọma 48:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụjọ jidere ha n’ebe ahụ,+Ime mere ha dị ka nwaanyị na-amụ nwa.+ Abụ Ọma 127:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+
127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+