17 Devid wee pụta n’ihu ha wee sị ha: “Ọ bụrụ na ọ bụ maka udo+ ka unu ji bịakwute m ka unu nyere m aka, obi mụ na unu ga-abụ otu.+ Ma ọ bụrụ na ọ bụ ka unu rara m nye n’aka ndị iro m mgbe ọbụ aka m dị ọcha,+ ka Chineke+ nna nna anyị hà hụ maka ya ma dozie okwu.”+