Jenesis 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Aịzik malitere ịgha mkpụrụ n’ala ahụ,+ n’afọ ahụ kwa, o nwetara ihe ruru otu narị okpukpu nke mkpụrụ ọ ghara,+ n’ihi na Jehova nọ na-agọzi ya.+ Diuterọnọmi 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ngọzi a niile ga-abịakwara gị ma chụkwute gị,+ n’ihi na ị na-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị: Abụ Ọma 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, ga-agọzi onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume;+Ị ga-eji ihu ọma gbaa ya gburugburu+ dị ka à ga-asị na ọ bụ ọta ukwu.+ Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+ Abụ Ọma 128:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ị ga-eri ihe aka gị rụpụtara.+Obi ụtọ ga-adịrị gị, ihe ga-agazikwara gị.+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+
12 E mesịa, Aịzik malitere ịgha mkpụrụ n’ala ahụ,+ n’afọ ahụ kwa, o nwetara ihe ruru otu narị okpukpu nke mkpụrụ ọ ghara,+ n’ihi na Jehova nọ na-agọzi ya.+
12 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, ga-agọzi onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume;+Ị ga-eji ihu ọma gbaa ya gburugburu+ dị ka à ga-asị na ọ bụ ọta ukwu.+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+