Ilu 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma mgbe e jidere ya, ọ ga-akwụ ụgwọ ya okpukpu asaa; ihe niile dị n’ụlọ ya ka ọ ga-enye.+ Ekliziastis 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ṅụrịa ọṅụ,+ nwa okorobịa, mgbe ị bụ okorobịa, ka obi na-atọkwa gị ụtọ n’oge ị bụ okorobịa, jeekwa ije dị ka ihe dị gị n’obi si dị nakwa dị ka ihe anya gị na-ahụ si dị.+ Kama mara na ezi Chineke ga-ekpe gị ikpe+ n’ihi ihe ndị a niile. Abụ Ákwá 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ na-eme ka m taa ajịrịja nkume tajisịa ezé.+ O mewo ka m tụrụọ ná ntụ.+
9 Ṅụrịa ọṅụ,+ nwa okorobịa, mgbe ị bụ okorobịa, ka obi na-atọkwa gị ụtọ n’oge ị bụ okorobịa, jeekwa ije dị ka ihe dị gị n’obi si dị nakwa dị ka ihe anya gị na-ahụ si dị.+ Kama mara na ezi Chineke ga-ekpe gị ikpe+ n’ihi ihe ndị a niile.